Mafee gaa na ọdịnaya

RUT 4:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

RUT 4:5 IGBOB (Bible Nso)

Boaz we si, N>ubọchi i g=azuru ubi ahu n>aka Naomi, ọ bu kwa n>aka Rut, b/u nwayi Moab, b/u nwunye onye nwuru anwu, ka i g=azuru ya, ime ka aha onye nwuru anwu bilie n>elu ihe-nketa-ya.

RUT 4 IGBOB

RUT 4:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ, Boaz sịrị, “Nʼụbọchị ị ga-azụrụ ala ahụ site nʼaka Naomi ka ị ga-enwetakwa Rut onye Moab bụ nwunye onye ahụ nwụrụ anwụ, ime ka aha onye ahụ nwụrụ anwụ na ihe nketa ya na-adịgide.”

RUT 4 BIU