RUT 4:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
RUT 4:2 IGBOB (Bible Nso)
O we chiri ndikom iri sitere na ndi-okenye obodo, si, Nọdunu ala n>ebe a. Ha we nọdu ala.
Kekọrịta
RUT 4 IGBOBRUT 4:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Boaz kpọrọ mmadụ iri, ndị bụ ndị okenye obodo ahụ, gwa ha, “Nọdụnụ ala nʼebe a.” Ha mere otu ahụ.
Kekọrịta
RUT 4 BIU