RUT 4:13-14
RUT 4:13-14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Boaz kpọọrọ Rut ka ọ bụrụ nwunye ya. Mgbe ya na Rut dinakọrọ, ONYENWE ANYị nyeere ya aka ịtụrụ ime. Ọ mụkwara nwa nwoke. Mgbe ahụ, ndị inyom obodo ahụ bịakwutere Naomi sị ya, “Onye a gọziri agọzi ka ONYENWE ANYị bụ, onye na-agbawaghị gị aka onye agbụrụ mgbapụta dị nso. Ka aha ya bụrụ ihe ga-ada ụda nʼala Izrel niile.
Kesaa
Gụọ RUT 4