RUT 3:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
RUT 3:8 IGBOB (Bible Nso)
O rue, n>etiti abali, na nwoke ahu mara jijiji, we chigharia: ma, le, ot#u nwayi n=edina n>ukwu-ala-ya.
RUT 3:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼetiti abalị Boaz kụjara teta na mberede, tụgharịa, ma lee o nwere nwanyị dina nʼala ala ụkwụ ya.