Mafee gaa na ọdịnaya

RUT 3:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

RUT 3:6 IGBOB (Bible Nso)

O we ridarue ebe-nzọcha-ọka, me dika ihe nile si di nke nne di-ya nyere ya n>iwu.

RUT 3 IGBOB

RUT 3:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, Rut pụrụ nʼabalị ahụ gaa nʼebe ịzọcha ọka ahụ, meekwa dịka nne di ya gwara ya.

RUT 3 BIU