Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

RUT 3:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

RUT 3:4 IGBOB (Bible Nso)

O g=eru kwa, mb͕e o dinara ala, na i g=amara ebe o n=edina, i g=ab#a kwa, kpughepu ukwu-ala-ya abua, dina ala; ya onwe-ya g=egosi kwa gi ihe i g=eme.

Kekọrịta
RUT 3 IGBOB

RUT 3:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Leziekwa anya chọpụta ebe ọ ga-edina rahụ ụra. Mgbe ị maara na ọ rahụla ụra nke ọma, gaa kpughepụ akwa o ji kpuchie ụkwụ ya, dinaakwa ala nʼebe ahụ. Ọ ga-agwa gị ihe ị ga-eme.”

Kekọrịta
RUT 3 BIU