Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

RUT 3:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

RUT 3:2 IGBOB (Bible Nso)

Ma ub͕u a, Boaz, onye gi na umu-ab͕ọghọ-ya nọri, #ọ bughi onye ayi mara? Le, ya onwe-ya n=afucha ọka barley n>abali a n>ebe-nzọcha-ọka.

Kekọrịta
RUT 3 IGBOB

RUT 3:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụ na Boaz, onye gị na ụmụ agbọghọ ya so rụọ ọrụ ịchịkọta ọka abụghị onye agbụrụ anyị? Lee, nʼabalị taa ka ọ ga-afụcha ọka balị nʼebe ịzọcha ọka.

Kekọrịta
RUT 3 BIU