RUT 2:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
RUT 2:8 IGBOB (Bible Nso)
Boaz we si Rut, #I nughi, nwam? Ejela ichikọta n>ubi ọzọ, esi-kwa-la n>ebe a gabiga, ma ot/u a ka i g=arapara n>aru umu-ab͕ọghọm.
Kekọrịta
RUT 2 IGBOBRUT 2:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, Boaz gwara Rut okwu sị ya, “Nwa m nwanyị, gee m ntị. Agakwala ịtụtụ ọka nʼubi ọzọ, esitekwala nʼebe a pụọ. Soro ụmụ agbọghọ na-ejere m ozi nọdụ nʼebe a.
Kekọrịta
RUT 2 BIU