Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

RUT 2:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

RUT 2:4 IGBOB (Bible Nso)

Ma, le, Boaz siri na Bet-lehem bia, si ndi n=eb#i ọka, Jehova nọyere unu. Ha we si ya, Jehova gọzie gi.

Kekọrịta
RUT 2 IGBOB

RUT 2:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼoge ahụ, Boaz nʼonwe ya si na Betlehem bịarute nʼubi ahụ, kelee ndị ahụ na-aghọ mkpụrụ nʼubi sị ha, “ONYENWE ANYị nọnyere unu.” Ha niile zakwara sị ya, “ONYENWE ANYị gọzie gị.”

Kekọrịta
RUT 2 BIU