Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

RUT 2:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

RUT 2:3 IGBOB (Bible Nso)

O we je, ba n>ubi, chikọta ihe n>ubi ahu n>azu ndi n=eb#i ọka: o we dabara ya ib#a n>#ok#e ubi Boaz nwere, onye sitere n>ab͕uru Elimelek.

Kekọrịta
RUT 2 IGBOB

RUT 2:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, Rut pụrụ gaa na-atụtụ ọka nʼazụ ndị na-ewe ihe ubi. Ma dịka ihe si dị, Rut chọpụtara na ubi ọ na-atụtụ ọka bụ ubi Boaz, onye si nʼagbụrụ Elimelek.

Kekọrịta
RUT 2 BIU