Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

RUT 2:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

RUT 2:22 IGBOB (Bible Nso)

Naomi we si Rut, b/u nwunye nwa-ya, _O di nma, nwam, ka i soro umu-ab͕ọghọ-ya pua, ka ha ghara kwa izute gi n>ubi ọzọ.

Kekọrịta
RUT 2 IGBOB

RUT 2:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Naomi sịrị Rut, nwunye nwa ya, “Nwa m nwanyị, ọ kaara gị mma ime dịka o kwuru. Soro ụmụ agbọghọ nọ nʼubi ya nʼazụ tụtụọ ọka ị na-atụtụ, nʼihi na nʼubi onye ọzọ, e nwere ike imerụ gị ahụ.”

Kekọrịta
RUT 2 BIU