Mafee gaa na ọdịnaya

RUT 2:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

RUT 2:20 IGBOB (Bible Nso)

Naomi we si nwunye nwa-ya, Onye agọziri agọzi diri Jehova, ka ọ bu, Onye n=arapughi ebere _O n=emere ndi di ndu na ndi nwuru anwu. Naomi we si ya, Onye-aru-ayi ka nwoke ahu bu, ot#u onye nime ndi-nb͕aputa-ayi ka ọ bu.

RUT 2 IGBOB

RUT 2:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ Naomi zara nwunye nwa ya sị, “Onye ONYENWE ANYị gọziri ka ọ bụ, onye na-ahapụbeghị igosi ebere ya nye ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ. Nwoke a bụ otu nʼime ndị agbụrụ anyị, otu onye nʼime ndị onye mgbapụta anyị.”

RUT 2 BIU