Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

RUT 2:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

RUT 2:2 IGBOB (Bible Nso)

Rut, b/u nwayi Moab, we si Naomi, Biko, ka m>je n>ubi, chikọta ihe n>etiti oko ọka n>azu onye m>g=ahuta amara n>iru ya. _O si ya, Je, nwam.

RUT 2:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Rut onye Moab, gwara Naomi okwu sị ya, “Kwere ka m gaa nʼubi ebe a na-aghọ ọka, ka m lee ma m ga-achọta ihuọma nʼihu ndị na-aghọ ọka, ndị ga-ekwere ka m tụtụkọta ọka ndị ha hapụrụ.” Naomi zara sị ya, “Ọ dị mma nwa m, gaa.”