RUT 2:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
RUT 2:17 IGBOB (Bible Nso)
O we n=achikọta n>ubi ahu rue anyasi; o we ticha nke ọ chikọtara, ọ ra ka ot#u ephah ọka barley.
RUT 2:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, Rut tụtụrụ ọka nʼubi ahụ ruo oge anyasị. Mgbe ọ fuchasịrị ọka balị niile ọ tụtụtara, o nwetara ihe nwere ike iru otu bushel.