Mafee gaa na ọdịnaya

RUT 2:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

RUT 2:14 IGBOB (Bible Nso)

Boaz we si ya na mb͕e iri ihe, Biarue nso ebe a, rie ufọdu nime nri, su kwa iberibe achicha gi nime manya-vine b͕ara uka. O we nọdu n>akuku ndi n=eb#i ọka: Boaz we nye ya ọka a@nara n>ọku, ọ ta, afọ we ju ya, o we tafọ.

RUT 2 IGBOB

RUT 2:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe oge iri nri ruru, Boaz sịrị ya, “Bịa nso nʼebe a, were ụfọdụ nri rie, sunyekwa achịcha gị nʼime mmanya viniga.” Mgbe o soro ndị ahụ na-ewe ihe ubi nọdụ ala iri ihe, o nyere ya ụfọdụ ọka a hụrụ nʼọkụ. O riri, rijuo afọ ma nri e nyere ya fọdụrụ.

RUT 2 BIU