NDI ROM 9:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 9:9 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na nka bu okwu nke nkwa, Dika oge a si di M'gābia, Sera gēnwe kwa nwa-nwoke.
Kekọrịta
NDI ROM 9 IGBOBNDI ROM 9:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Lee ka e si kwee nkwa ahụ, “Mgbe oge ahụ a kara aka ruru, aga m alọghachi, Sera ga-amụkwa nwa nwoke.”
Kekọrịta
NDI ROM 9 BIU