NDI ROM 9:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 9:8 IGBOB (Bible Nso)
Nke ahu bu, umu nke anu-aru-ya, ọ bughi ndia bu umu Chineke; kama umu nke nkwa ahu ka anāgu na nkpuru.
Kekọrịta
NDI ROM 9 IGBOBNDI ROM 9:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a na-egosi na ọ bụghị ndị niile a mụrụ na-anụ ahụ bụ ụmụ Chineke, kama ụmụ ndị ahụ e kwere na nkwa bụ ndị a na-agụnye dị ka ụmụ Ebraham site na nkwa ahụ.
Kekọrịta
NDI ROM 9 BIU