Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI ROM 9:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 9:7 IGBOB (Bible Nso)

ọ bughi kwa ha nile bu umu, n'ihi na ha bu nkpuru Abraham: kama, Nime Aisak ka agākpọ nkpuru-gi aha.

Kekọrịta
NDI ROM 9 IGBOB

NDI ROM 9:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Na ha sitere nʼagbụrụ Ebraham pụta emeghị ka ha bụrụ ụmụ Ebraham nʼezie. Ma nʼakụkụ nke ọzọ, “Ọ bụ site nʼAịzik ka a ga-akpọ mkpụrụ gị aha.”

Kekọrịta
NDI ROM 9 BIU