NDI ROM 9:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 9:6 IGBOB (Bible Nso)
Ma ọ bughi dika agāsi na okwu Chineke adawo n'ala. N'ihi na ndi si n'Israel puta, ọ bughi ndi ahu nile bu Israel
Kesaa
NDI ROM 9 IGBOBNDI ROM 9:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụghị dị ka a ga-asị na okwu Chineke na-ala azụ. Nʼihi na ọ bụghị onye ọbụla a mụrụ nʼezinaụlọ ndị Izrel bụ onye Izrel.
Kesaa
NDI ROM 9 BIU