Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 9:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 9:4 IGBOB (Bible Nso)

ebe ha bu ndi Israel; ndi nwe ido-ka-nwa-nwoke ahu, na ebube ahu, na ọb͕ub͕a-ndu nile, na inye-iwu ahu, na ikpe ekpere ahu n'ulo uku Chineke, na nkwa nile

Kekọrịta
NDI ROM 9 IGBOB

NDI ROM 9:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

bụ ndị Izrel. Ndị Chineke họọrọ ka ha bụrụ ụmụ ya, ndị o nyere ebube ya na ọgbụgba ndụ ya. O nyekwara ha iwu na ife ofufe nʼụlọnsọ ukwu ahụ na ọtụtụ nkwa dị iche iche.

Kekọrịta
NDI ROM 9 BIU