Mafee gaa na ọdịnaya

NDI ROM 9:32 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 9:32 IGBOB (Bible Nso)

N'ìhi gini? N'ihi na ha esiteghi n'okwukwe chọ ya, kama dika agāsi na ha sitere n'ọlu chọ ya. Ha suru ngọngọ na nkume nke isu-ngọngọ-ha

NDI ROM 9 IGBOB

NDI ROM 9:32 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Gịnị gbochiri ha? Ọ bụ nʼihi na ha agbasoghị ya site nʼokwukwe. Kama ha chere na ọ bụ site nʼọrụ. Ha zọhiere ụkwụ nʼoke nkume ịsọ ngọngọ ahụ.

NDI ROM 9 BIU