NDI ROM 9:29 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 9:29 IGBOB (Bible Nso)
Ọzọ, dika Aisaia buru uzọ kwue, Ọ buru na Onye-nwe usu nile nke ndi-agha arapughi ayi otù nkpuru, Ayi gādiwori ka Sọdọm, agēmewori ayi ka ayi yie Gọmọra.
Kekọrịta
NDI ROM 9 IGBOBNDI ROM 9:29 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụkwa dịka Aịzaya kwuru na mbụ, “Ọ bụrụ na Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile ahapụrụghị anyị ụmụ ụmụ, anyị gara adị ka Sọdọm, anyị gaara adịkwa ka Gọmọra.”
Kekọrịta
NDI ROM 9 BIU