NDI ROM 9:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 9:27 IGBOB (Bible Nso)
Ma Aisaia nēti nkpu bayere Israel, si, Ọ buru na ọnu-ọgugu umu Israel di ka ájá nke oké osimiri, ọ bu nke fọduru ka agāzọputa
Kekọrịta
NDI ROM 9 IGBOBNDI ROM 9:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aịzaya bere akwa nʼihi ụmụ Izrel, “Ọ bụ ezie na ọnụọgụgụ ụmụ Izrel dịka uzuzu dị nʼakụkụ osimiri, maọbụ naanị mmadụ ole na ole ka a ga-azọpụta.
Kekọrịta
NDI ROM 9 BIU