Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 9:25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 9:25 IGBOB (Bible Nso)

Dika O nēkwu kwa n'akwukwọ Hosea, si, M'gākpọ ndi ahu ndim, nke nābughi ndim; M'gākpọ kwa nwanyi ahu onye ahuru n'anya, nke anāhughi n'anya.

Kekọrịta
NDI ROM 9 IGBOB

NDI ROM 9:25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Dịka o kwuru nʼakwụkwọ Hosiya, “Aga m akpọ ha ‘ndị m,’ bụ ndị na-abụghị ndị m. Aga m akpọkwa ya ‘onye m hụrụ nʼanya’ bụ onye m na-ahụghị nʼanya.”

Kekọrịta
NDI ROM 9 BIU