NDI ROM 9:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 9:24 IGBOB (Bible Nso)
bú ayi onwe-ayi, ndi Ọ kpọ-kwa-ra, ọ bughi site na nání ndi-Ju, kama site kwa na ndi mba ọzọ?
Kekọrịta
NDI ROM 9 IGBOBNDI ROM 9:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụladị anyị bụ ndị ọ kpọkwara, ọ bụghị naanị site na ndị Juu kama site na ndị mba ọzọ?
Kekọrịta
NDI ROM 9 BIU