Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 9:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 9:17 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na ihe edeworo n'akwukwọ nsọ nāsi Fero, Ọ bu n'ihi otù ihe a ka M'mere ka i bilie, ka M'we gosi ikem nime gi, ka ewe kwusa kwa aham n'uwa nile.

Kekọrịta
NDI ROM 9 IGBOB

NDI ROM 9:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi nʼakwụkwọ nsọ gwara Fero, “Emere m ka ị bụrụ ihe ị bụ nʼihi nke a, ka m were gị zipụta ike m, ka e nwe ike kwusaa aha m nʼụwa niile.”

Kekọrịta
NDI ROM 9 BIU