NDI ROM 9:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 9:14 IGBOB (Bible Nso)
Gini ka ayi gēkwu kwa? Ọ̀ gābu na ajọ omume di n'ebe Chineke nọ? Chineke ekwela.
Kekọrịta
NDI ROM 9 IGBOBNDI ROM 9:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gịnịkwa ka anyị ga-ekwu? Chineke ọ bụ onye ajọ omume? Mba!
Kekọrịta
NDI ROM 9 BIU