NDI ROM 9:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 9:13 IGBOB (Bible Nso)
Dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, si, Jekob ka M'huru n'anya, ma Isọ ka M'kpọrọ asì.
Kekọrịta
NDI ROM 9 IGBOBNDI ROM 9:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dịka e dere ya, “Jekọb ka m hụrụ nʼanya ma Ịsọ ka m kpọrọ asị.”
Kekọrịta
NDI ROM 9 BIU