NDI ROM 9:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 9:11 IGBOB (Bible Nso)
n'ihi na mb͕e akāmughi umu ahu, mb͕e ha akēmeghi kwa ihe ọ bula, ma ọ bu ezi ihe ma-ọbu ihe nādighi nma, ka ihe Chineke zubere dika nrọputa si di we digide, o siteghi n'ọlu, kama o sitere n'Onye nākpọ
Kekọrịta
NDI ROM 9 IGBOBNDI ROM 9:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma tupu a mụọ ụmụ ejima ndị a, ma ọ bụkwanụ tupu ha emee ihe ọbụla dị mma maọbụ nke dị njọ, iji mee ka ọchịchọ Chineke banyere nhọpụta ha guzoro
Kekọrịta
NDI ROM 9 BIU