NDI ROM 9:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 9:10 IGBOB (Bible Nso)
Ma ọ bughi nání nka; kama Rebeka kwa, mb͕e ọ tusiri ime site n'otù onye, bú Aisak nna-ayi
Kekọrịta
NDI ROM 9 IGBOBNDI ROM 9:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụghị naanị nke a. Ụmụ Ribeka si nʼotu nna, ya bụ nna nna anyị Aịzik.
Kekọrịta
NDI ROM 9 BIU