NDI ROM 9:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 9:1 IGBOB (Bible Nso)
Anamekwu ezi-okwu nime Kraist, ekwughi m okwu-ugha, akọ-na-uchem nēsokwam b͕a àmà nime Mọ Nsọ
Kekọrịta
NDI ROM 9 IGBOBNDI ROM 9:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m ekwu eziokwu nʼime Kraịst. Anaghị m ekwu okwu ụgha. Akọnuche m nke Mmụọ Nsọ na-achị na-agbakwara m ama.
Kekọrịta
NDI ROM 9 BIU