NDI ROM 8:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 8:4 IGBOB (Bible Nso)
ka ihe iwu ahu guru n'ihe ziri ezi we mezu nime ayi, bú ndi nādighi-eje dika anu-aru si chọ, kama dika Mọ Nsọ si chọ.
Kekọrịta
NDI ROM 8 IGBOBNDI ROM 8:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka izu ezu nke ihe niile iwu chọrọ nʼaka anyị bụrụ ihe e mezuru nʼime anyị, bụ ndị na-adịghị ebi ndụ dịka ọchịchọ anụ ahụ si dịrị, kama dịka ọchịchọ Mmụọ Nsọ si dị.
Kekọrịta
NDI ROM 8 BIU