NDI ROM 8:31-32
NDI ROM 8:31-32 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Gịnị ọzọ ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a. Ọ bụrụ na Chineke nọnyere anyị, onye pụrụ imegide anyị? Onye ahụ na-azọghị ndụ Ọkpara ya, kama o weere ya nye nʼihi mmehie anyị niile, ọ dị ihe ọzọ anyị chọrọ ọ na-agaghị enye anyị site na ya?
Kesaa
Gụọ NDI ROM 8