NDI ROM 8:30 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 8:30 IGBOB (Bible Nso)
ma ndi O buru uzọ ka àkà, ndia ka Ọ kpọ-kwa-ra: ma ndi Ọ kpọrọ, ndia ka Ọ gu-kwa-ra na ndi ezi omume: ma ndi Ọ guru na ndi ezi omume, ndia ka O nye-kwa-ra otuto.
Kesaa
NDI ROM 8 IGBOBNDI ROM 8:30 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ndị ahụ ọ kara akara, ka ọ kpọkwara; ndị ọ kpọrọ, ka ọ gụrụ na ndị ezi omume; ndị ọ gụrụ na ndị ezi omume ka o nyekwara otuto.
Kesaa
NDI ROM 8 BIU