NDI ROM 8:27-28
NDI ROM 8:27-28 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Chineke, onye na-enyocha obi mmadụ, amarala ihe Mmụọ Nsọ bụ nʼuche. Nʼihi na Mmụọ Nsọ na-arịọrọ ndị nsọ niile arịrịọ dịka Chineke si chọọ. Anyị maara na ihe niile na-arụkọta ọrụ maka ọdịmma ndị hụrụ Chineke nʼanya bụ ndị a kpọrọ dịka uche nsọ ya siri dị.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 8