Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 8:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 8:24 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na ọ bu n'olile-anya ka azọputara ayi: ma olile-anya nke anāhu anya abughi olile-anya: n'ihi na ihe madu nāhu anya, gini mere o ji nēle anya ya?

Kekọrịta
NDI ROM 8 IGBOB

NDI ROM 8:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na a zọpụtara anyị site nʼolileanya dị otu a. Ma olileanya a na-ahụ anya abụghị olileanya. Onye na-enwe olileanya mgbe ihe ọ na-ele anya ya dị ya nʼaka?

Kekọrịta
NDI ROM 8 BIU