Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 8:21 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 8:21 IGBOB (Bible Nso)

n'ihi na agēme ka ihe ekère èkè onwe-ya pu kwa n'ibu-orù nmebi ba n'ọnọdu inwe-onwe-ya nke ebube nke umu Chineke.

Kekọrịta
NDI ROM 8 IGBOB

NDI ROM 8:21 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

na otu ụbọchị na ha ga-enwere onwe ha site nʼagbụ nke ire ure, sorokwa keta oke nʼebube ahụ ga-abụ nke ụmụ Chineke.

Kekọrịta
NDI ROM 8 BIU