NDI ROM 8:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 8:13 IGBOB (Bible Nso)
n'ihi na asi na unu nādi ndu dika anu-aru si chọ, unu gaje inwu; ma ọ buru na unu nēwere Mọ Nsọ me ka omume aru nwua, unu gādi ndu.
Kekọrịta
NDI ROM 8 IGBOBNDI ROM 8:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na unu na-ebi ndụ dịka anụ ahụ si chọọ, unu ga-anwụ. Ma ọ bụrụ na unu ga-eji ike nke Mmụọ Nsọ mee ka omume niile nke anụ ahụ nwụọ, unu ga-adị ndụ.
Kekọrịta
NDI ROM 8 BIU