Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI ROM 8:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 8:12 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere otú a, umu-nnam, ayi bu ndi ji ugwọ̀, ọ bughi anu-aru ka ayi ji, idi ndu dika anu-aru si chọ

NDI ROM 8:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, ụmụnna m, anyị ji ụgwọ ma ọ bụghị anụ ahụ ka anyị ji ụgwọ ịdị ndụ dịka ọchịchọ ya si dị.