Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 8:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 8:10 IGBOB (Bible Nso)

Ma ọ buru na Kraist nọ nime unu, aru-unu bu ihe nwuru anwu n'ihi nmehie n'ezie; ma Mọ Nsọ bu ndu n'ihi ezi omume.

Kekọrịta
NDI ROM 8 IGBOB

NDI ROM 8:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụrụkwa na Kraịst bi nʼime unu, anụ ahụ unu ga-abụ ihe nwụrụ anwụ nʼebe mmehie dị, ma mmụọ unu dị ndụ nʼihi na a gụọla unu na ndị ezi omume.

Kekọrịta
NDI ROM 8 BIU