Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI ROM 7:21 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 7:21 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere ahurum iwu a, na ihe ọjọ dim nso n'ebe akam gēru, mu, bú onye nāchọ ime ihe ọma.

Kekọrịta
NDI ROM 7 IGBOB

NDI ROM 7:21 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Achọpụtara m iwu nke na-arụ ọrụ nʼime m. Mgbe m chọrọ ime ihe ọma, naanị ihe ọjọọ bụ ihe na-agara m aka ime.

Kekọrịta
NDI ROM 7 BIU