NDI ROM 7:14-15
NDI ROM 7:14-15 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Anyị matara na iwu bụ ihe nke mmụọ ebe mụ onwe m bụ anụ ahụ efu, onye e rere dịka ohu nye mmehie. O nweghị ụzọ ihe m na-eme si doo m anya. Nʼihi na ihe m na-eme abụghị ihe m chọrọ ime, ọ bụ ihe m kpọrọ asị bụ ihe na-agara m aka ime mgbe niile.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 7