Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI ROM 7:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 7:11 IGBOB (Bible Nso)

n'ihi na nmehie, ebe ọ natara ihe ọ gēji megidem, o sitere n'ihe enyere n'iwu ghọb͕uem, site kwa na ya b͕uem.

Kekọrịta
NDI ROM 7 IGBOB

NDI ROM 7:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na mmehie jiri ohere ahụ iwu webatara ghọgbuo m, sitekwa nʼiwu ahụ gbuo m.

Kekọrịta
NDI ROM 7 BIU