NDI ROM 6:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 6:9 IGBOB (Bible Nso)
n'ihi na ayi matara na ebe emere ka Kraist si na ndi nwuru anwu bilie Ọ gaghi-anwu ọzọ; ọnwu abughi kwa onye nēnwe Ya ọzọ.
Kekọrịta
NDI ROM 6 IGBOBNDI ROM 6:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na anyị maara na ebe e mere ka Kraịst site nʼọnwụ bilie, ọ gaghị anwụkwa ọzọ. Ọnwụ enwekwaghị ike ọbụla nʼebe ọ nọ ọzọ.
Kekọrịta
NDI ROM 6 BIU