NDI ROM 6:8-9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 6:8-9 IGBOB (Bible Nso)
Ma ọ buru na ayi na Kraist nwukọrọ, ayi kwere na ayi na Ya gādikọ kwa ndu ọzọ; n'ihi na ayi matara na ebe emere ka Kraist si na ndi nwuru anwu bilie Ọ gaghi-anwu ọzọ; ọnwu abughi kwa onye nēnwe Ya ọzọ.
Kekọrịta
NDI ROM 6 IGBOBNDI ROM 6:8-9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụkwa nʼeziokwu na anyị na Kraịst nwụkọrọ ọnwụ, anyị makwara na anyị na ya ga-adịkọkwa ndụ ọzọ. Nʼihi na anyị maara na ebe e mere ka Kraịst site nʼọnwụ bilie, ọ gaghị anwụkwa ọzọ. Ọnwụ enwekwaghị ike ọbụla nʼebe ọ nọ ọzọ.
Kekọrịta
NDI ROM 6 BIU