NDI ROM 6:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 6:8 IGBOB (Bible Nso)
Ma ọ buru na ayi na Kraist nwukọrọ, ayi kwere na ayi na Ya gādikọ kwa ndu ọzọ
Kekọrịta
NDI ROM 6 IGBOBNDI ROM 6:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụkwa nʼeziokwu na anyị na Kraịst nwụkọrọ ọnwụ, anyị makwara na anyị na ya ga-adịkọkwa ndụ ọzọ.
Kekọrịta
NDI ROM 6 BIU