NDI ROM 6:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 6:20 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na mb͕e unu bu ndi-orù nke nmehie, unu nwere onwe-unu n'ebe ezi omume di.
Kekọrịta
NDI ROM 6 IGBOBNDI ROM 6:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe unu bụ ohu mmehie, o nweghị ihe megidere unu ime ezi omume.
Kekọrịta
NDI ROM 6 BIU