NDI ROM 6:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 6:12 IGBOB (Bible Nso)
Ya mere, ka nmehie ghara idi nābu eze n'aru-unu nke puru inwu anwu, ime unu ka unu ṅa agu-ya nile nti
Kekọrịta
NDI ROM 6 IGBOBNDI ROM 6:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu ekwela ka mmehie na-achị eze nʼahụ unu ọzọ, nke ga-eme ka unu na-erubere agụụ nke anụ ahụ isi.
Kekọrịta
NDI ROM 6 BIU