NDI ROM 6:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 6:1 IGBOB (Bible Nso)
Gini ka ayi gēkwu kwa? Àyi gānọgide na nmehie, ka amara we rie nne?
Kekọrịta
NDI ROM 6 IGBOBNDI ROM 6:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gịnị ọzọkwa ka anyị ga-ekwu? Anyị ga-anọgide nʼime mmehie ka amara na-aba ụba?
Kekọrịta
NDI ROM 6 BIU