NDI ROM 5:5
NDI ROM 5:5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Olileanya na-eme ka anyị guzo chịm, nʼihi na Chineke awụnyela ịhụnanya ya nʼime obi anyị site nʼonyinye Mmụọ Nsọ.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 5NDI ROM 5:5 Bible Nso (IGBOB)
Olile-anya ahu emeghi kwa ka ihere me ayi; n'ihi na awusaworo ihu-n'anya nke Chineke n'obi-ayi site n'aka Mọ Nsọ Nke enyere ayi.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 5